Testi originali
Inglese
Traduzione
Igbo (Biafrano)
A woke
Awake I'm gasping for air, sitting in my chair, trying my best not to love you - but I still love you...
Im pulling out my hair and I'm trying my best not to care now.... but I think I love you...
Yeah I still love you.
And all the things that you told me... Things that you told me 'lies',
And in the dream their faces - white and, frozen with ice,
like the piece of my heart that you hung like art back down in paradise.
Teta
Teta aka m na-ekuru ikuku,nodu ala n’oche m,na-agbali ike m ghara
ihu gi n’anya-mana m ka huru gi n’anya…
Ana m adopu ntutu m na- agbalikwa ike m ka m ghara ima ugbu a…
ma echere m na m huru gi n’anya…
N’ezie m ka huru gi n’anya.
Na ihe ndi ozo I gwara m…ihe I gwara m “ugha”,
Na na nro, ihu ha na-acha ocha na atu oyi dika mkpuru mmiri;
dika akuku nke obi m nke I kokwasara di ka nka atughariri azu ya na
Paradais.
Kimmy23
submitted on 21 Lug 2022 - 10:56

Give a shoutout to Kimmy23
Commenti dell’autore:
Kindly translated through a friend of a partner of a friend :)


